Jonah 4:1 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O we jọ Jona ajọ njọ nke-uku, iwe-ya ewe di ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ihe a jọrọ Jona njọ nʼobi nke ukwuu, iwe ya dịkwa ọkụ.
Recommended Reading