Jonah 4:6 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jehova, bú Chineke, we guputa otù ogili-ub͕a, me ka o tolite n'elu Jona, ka o we buru ǹdò n'elu isi-ya, inaputa ya n'ọnọdu ọjọ ya. Jona we ṅuria ọṅu nke-uku n'ihi ogili-ub͕a ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Onyenwe anyị Chineke rọpụtara otu osisi nwere akwụkwọ sara mbara, nke tolitere nʼelu isi Jona, ka o ghọọrọ ya ndo ịnapụta ya nʼọnọdụ ahụ mgbakasị. Jona ṅụrịrị ọṅụ maka osisi ahụ.