Jonah 4:7 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Chineke we guputa otù ikpuru mb͕e chi bọrọ n'echi-ya, o we ribie ogili-ub͕a ahu, o we kpọnwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼisi ụtụtụ echi ya, Chineke mere ka otu ikpuru pụta nke riri osisi ahụ site nʼogwe ya, si otu a mee ka ọ kpọnwụọ.
Recommended Reading