Joshua 1:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we za Joshua, si, Ihe nile nke I nyeworo ayi n'iwu, ayi gēme ya, ebe ọ bula i gēziga ayi, ayi gēje ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ha zara Joshua, “Ihe ọbụla nke ị nyere anyị nʼiwu anyị ga-eme ha, ebe ọbụla i zigara anyị ka anyị ga-aga.