Joshua 1:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye ọ bula nke gānupu isi n'okwu-ọnu-gi, nke nānughi kwa okwu-gi nile n'ihe nile nke i nēnye ya n'iwu, agēme ka ọ nwua: nání, di ike, nwe kwa ume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla nupuru isi nʼiwu i nyere anyị, ọ ga-anwụ. Naanị dịrị ike, nweekwa obi ike.”