Joshua 10:22 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Joshua we si, Meghenu ọnu ọb͕à ahu, me kwa ka eze ise ndia si n'ọb͕à ahu pukutem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ Joshua sịrị, “Megheenụ ọnụ ọgba nkume ahụ, wepụtanụ ndị eze ise ahụ.”