Joshua 13:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nka bu ala nke fọduru: buruburu-ala nile nke ndi Filistia, na ndi Geshua nile;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ndị a bụ ala nke fọdụrụ unu ga-enweta: “ala ndị Filistia niile na ala ndị Geshua niile,