Joshua 13:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Moses we nye ebo Gad, bú umu Gad, dika ab͕uru nile ha si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mosis nyekwara ebo Gad ala nke ha site nʼala ahụ ha lụgburu, dịka ikwu ha si dị.