Joshua 13:7 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma ub͕u a kère ebo iteghete na nkera ebo Manase ala nka n'ihe-nketa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, kere ebo itoolu, na ọkara Manase, ala ndị a niile, ka ọ bụrụ ihe nketa ha.”