Joshua 2:21 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O we si, Dika okwu nile unu si di, otú a ka ọ gādi. O we zilaga ha, ha we je: o we kegide eriri uhie ahu nime window.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Rehab zara sị ha, “Dịka okwu niile unu kwuru si dị, otu a ka ọ ga-adị.” O zilagara ha. Ha pụkwara gaara onwe ha. Ma Rehab kekwasịrị ụdọ uhie uhie ahụ nʼọnụ oghereikuku ụlọ ya.