Joshua 24:30 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we lìe ya n'ókè-ala nke ihe-nketa-ya nime Timnat-sera, nke di n'ugwu Efraim, n'akuku Ugwu nke ugwu Gaash.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E liri ya nʼoke ala nke ihe nketa ya, na Timnat Sera, nʼime ala ugwu ugwu Ifrem, nʼakụkụ ugwu dị nʼala Gaash.