Joshua 4:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nkume iri na abua ahu, nke ha si na Jọdan were, Joshua we guzo ha na Gilgal.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nkume iri na abụọ ahụ ha si nʼosimiri Jọdan buputa, ka Joshua guzobere na Gilgal.