Joshua 9:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O we me ha otú a, naputa ha n'aka umu Israel, ha eb͕ughi kwa ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, Joshua ekweghị ka ndị Izrel gbuo ha.