Jude 1:10 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ndị a na-ekwulu ihe ọ bụla ha na-aghọtaghi. Dị ka ụmụ anụmanụ a na-azụghị azụ, ha na-eme ihe ọ bụla dị ha mma nꞌanya si otu a na-emerụ mkpụrụ obi ha.
Igbo 2006
Ma ndia nēkwulu ihe nile, ka ha ra, bú ihe ha nāmatagh: ma ka ha ra, bú ihe ha nāghọta site n'ọmumu, dika anu nēnweghi uche, nime ihe ndia ka anēmebi ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ndị a na-ekwulu ihe niile ọbụla ha na-aghọtaghị. Dịka ụmụ anụmanụ a na-azụghị azụ, ha na-eme ihe ọbụla dị ha mma nʼanya si otu a na-ala onwe ha nʼiyi.