Jude 1:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu ndị enyi m, chetanụ! Chetanụ ihe ndị ozi Onyenwe anyị Jisọs Kraịst gwara unu na mgbe ochie.
Igbo 2006
Ma unu onwe-unu, ndi m'huru n'anya, chetanu okwu nile nke ndi-ozi Onye-nwe-ayi Jisus Kraist buru uzọ kwu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu, ndị m hụrụ nʼanya, chetanụ ihe ndị ozi Onyenwe anyị Jisọs Kraịst kwuru na ha ga-emezu.