Jude 1:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Doonụ onwe unu nꞌokpuru ịhụnanya Chineke, ebe unu ga-anọ na-eche ịnata ndụ ebighị ahụ Onyenwe anyị Jisọs Kraịst ga-esite nꞌebere ya nye unu.
Igbo 2006
debe onwe-unu n'ihu-n'anya Chineke, nēche ebere Onye-nwe-ayi Jisus Kraist rue ndu ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Doonụ onwe unu nʼokpuru ịhụnanya Chineke, dịka unu na-echere ebere Onyenwe anyị Jisọs Kraịst nke na-eduba na ndụ ebighị ebi.