Judges 10:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ we kpe Israel ikpe orú arọ na atọ, we nwua, elìe ya na Shamia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kpere Izrel ikpe iri afọ abụọ na atọ. Mgbe ọ nwụrụ, e liri ya na Shamia.