Judges 11:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi - okenye Gilead we si Jefta, Jehova bu onye nānu okwu a n'etiti ayi, ma ọ buru na ayi emeghi otú a, dika okwu-gi nile si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị okenye Gilead zara, “ Onyenwe anyị bụ onye akaebe, na anyị aghaghị ime dịka i kwuru.”