Judges 11:28 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma eze umu Amon egeghi nti okwu nile nke Jefta nke o zitere ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma eze Amọn egeghị ntị nʼozi Jefta ziri ka e zie ya.
Recommended Reading