Judges 11:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O rue, mb͕e ọtutu ubọchi gasiri, na umu Amon busoro Israel agha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ruo mgbe ọtụtụ oge gasịrị, ndị Amọn busoro ụmụ Izrel agha.