Judges 12:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e ọ nwusiri, Abdon nwa Hilel, bú onye Piraton, we kpe Israel ikpe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọzọ kpere Izrel ikpe bụ Abdon nwa Hilel, onye Piraton.