Judges 16:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Samson we jerue Geza, hu otù nwayi nākwa iko n'ebe ahu, o we bakuru ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ụbọchị, Samsin gara nʼotu obodo ndị Filistia a na-akpọ Gaza, soro otu nwanyị akwụna bi nʼebe ahụ hie ụra abalị.