Judges 2:11 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Umu Israel we me ihe ọjọ n'anya Jehova, fè Bealim òfùfè:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ndị Izrel mere ihe ọjọọ nʼanya Onyenwe anyị site nʼife Baal ofufe.