Judges 2:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we kpọ aha ebe ahu Bokim: ha we chuara Jehova àjà n'ebe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ha kpọrọ ebe ahụ Bokim. Ha chụụrụ Onyenwe anyị aja nʼebe ahụ.