Judges 20:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Umu Israel we bilie n'ututu, ma ulo-ikwū-ha megide Gibea.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, nʼisi ụtụtụ echi ya, ndị agha ụmụ Izrel niile buliri ihe agha ha pụọ, maa ụlọ ikwu ha nso nso Gibea.