Judges 20:29 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Israel we do ndi nēru nbì megide Gibea buruburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, ụmụ Izrel kewapụtara ndị zoro onwe ha nʼọhịa, gburugburu obodo Gibea.
Recommended Reading