Judges 20:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Le, unu nile, bú umu Israel, weputanu okwu na ìzù n'onwe-unu n'ebe a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, unu ụmụ Izrel niile, unu onwe unu tụleenụ okwu a, nyekwanụ ndụmọdụ ihe a ga-eme ebe a.”