Judges 21:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we si, Ihe-nnweta nke ndi b͕apuru ab͕apu ka ala nke Benjamin bu, ka aghara ihichapu ebo n'Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Benjamin fọdụrụ ndụ aghaghị inweta ndị ga-anọchi anya ha,” bụ ihe ha kwuru, “ka otu nʼime ebo Izrel ghara ịbụ ndị e kpochapụrụ ekpochapụ.