Judges 21:20 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha we nye umu Benjamin iwu, si, Jenu, che anwu n'ubi-vine;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha gwara ndị ikom Benjamin, bụ ndị chọrọ nwunye okwu sị ha, “Gaanụ zoo onwe unu nʼubi vaịnị dị nʼagbata ụzọ ahụ,