Judges 3:11 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ala ahu we di jū ọgu arọ abua. Ọtniel nwa Kenaz we nwua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Sitekwa nʼoge ahụ gaa nʼihu, udo dịịrị nʼala niile iri afọ anọ, mgbe Otniel na-ekpe Izrel ikpe. Nʼikpeazụ, Otniel, nwa Kenaz nwụrụ.