Judges 8:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ kwatu ulo-elu Penuel, b͕ue ndikom obodo ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ kwaturu ụlọ elu Peniel gbukwaa ndị ikom obodo ahụ niile.