Judges 8:29 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Jerubeal nwa Joash we je biri n'ulo-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jerub-Baal, nwa Joash laghachiri nʼụlọ nke aka ya, biri nʼebe ahụ.
Recommended Reading