Judges 9:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Osisi nile we si ogwu, Gi onwe-gi bia, buru eze-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼikpeazụ, osisi niile jekwuuru ogwu ọhịa, ‘Bịa ka ị bụrụ eze anyị.’