Judges 9:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
(n'ihi na nnam būru agha bayere unu, tufue ndu-ya n'iru ya, we naputa unu n'aka Midian:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chetakwanụ na nna m lụrụ ọgụ maka unu, kpọọ ndụ ya ihe efu, nʼihi ịnapụta unu site nʼaka ndị Midia.