Judges 9:42 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O rue n'echi-ya, na ndi ahu puru ba n'ọhia; ha we gosi Abimelek.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, ndị Shekem pụtara baa nʼọhịa. E mere ka Abimelek mara nke a.