Lamentations 1:17 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Zaion ab͕asawo aka-ya abua; ọ dighi onye-nkasi-obi o nwere; Jehova enyewo iwu bayere Jekob, na ndi nọ ya buruburu gābu ndi nākpab͕u ya: Jerusalem aghọwo ihe-isọ-nsọ n'etiti ha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ka Zayọn si gbasapụ aka ya ma o nweghị onye nkasiobi o nwere. Onyenwe anyị enyela iwu banyere Jekọb na ndị agbataobi ya ga-aghọ ndị iro ya. Jerusalem aghọkwaala ihe rụrụ arụ nʼetiti ha.