Lamentations 3:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'we si, Ikem alawo n'iyì, ya na ncherem nke sitere na Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya, ana m ekwu, “Ịma mma m ọbụla adịghịkwa. Agaghị m enwetakwa ihe ndị ahụ m lere anya na m ga-esi nʼaka Onyenwe anyị nweta.”