Lamentations 3:20 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Nkpuru-obim nēcheta ha nke-ọma, we ruda n'ala nimem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe m na-echeta ya, obi m na-ada mba nʼime m.