Lamentations 3:21 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Nka ka m'nēweghachi n'obim, n'ihi nka ka m'nēchere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi m nke na-eme ka m nwee olileanya.
Recommended Reading