Lamentations 3:27 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ diri nwoke nma ka ọ nēbu yoke na mb͕e ọ di na nwata.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya mgbe ọ bụ okorobịa.