Lamentations 3:33 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na Ọ dighi-esite n'obi-Ya weda umu madu n'ala, mekpa ha aru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ, maọbụ mee ka ụmụ mmadụ nọọ na mmekpa ahụ.