Lamentations 3:5 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O wuwo ńsí na ike-ọgwugwu dika ulo imegidem, were ya b͕am buruburu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O busola m agha, jiri ihe ilu na oke mkpagbu gbaa m gburugburu.
Recommended Reading