Lamentations 3:51 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Anyam nēme nkpuru-obim ihe, n'ihi umu-ndinyom nile nke obodom.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe anya m na-ahụ na-ewetara mkpụrụobi m ihe mgbu, nʼihi ọnọdụ nke ndị inyom niile nọ nʼime obodo m.
Recommended Reading