Lamentations 3:61 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I nuwo ita-uta-ha, Jehova, na èchìchè nile ha megidem;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m na nzube niile ha na-ezube megide m.