Lamentations 3:66 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
I gāchu ha n'iwe, kpochapu ha n'okpuru elu-igwe nke Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Site nʼiwe gị chụọ ha ọsọ. Laakwa ha nʼiyi nʼiwe gị, ka ha ghara ịdịkwa nʼokpuru eluigwe nke Onyenwe anyị ọzọ.
Recommended Reading