Leviticus 10:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Le, ebubataghi ọbara-ya n'ebe nsọ a nime: unu aghaghi iri ya n'ebe nsọ a, dika m'nyere iwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ bụ na e webataghị ọbara ya nʼime Ebe Nsọ ahụ, unu gaara anọ nʼakụkụ ebe nsọ ahụ rie anụ ewu ahụ, dịka m nyere unu nʼiwu.”