Leviticus 14:4 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
onye-nchu-àjà gēnye kwa iwu ka ewere nnunu abua di ndu di kwa ọcha, na osisi cedar, na ogho uhie, na hyssop, bayere onye anēme ka ọ di ọcha:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
onye nchụaja ga-enye iwu ka e weta nnụnụ abụọ dị ndụ, na ụfọdụ osisi sida, na eriri ogho uhie, na hisọp, maka onye ahụ a ga-emere mmemme ịdị ọcha.