Leviticus 14:47 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Onye nēdina kwa n'ulo ahu gāsu uwe-ya nile; ọzọ, onye nēri ihe n'ulo ahu gāsu uwe-ya nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla dinara ala maọbụ rie nri nʼime ya, ga-asacha uwe ya.