Leviticus 14:50 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
ọ gēb͕u kwa otù nime nnunu ahu n'ihe ájá n'elu miri nērù erù:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-egbu otu nʼime nnụnụ ndị ahụ nʼelu mmiri e si nʼiyi na-asọ asọ kute, nke dị nʼime ite aja.