Leviticus 19:24 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ma n'arọ nke-anọ nkpuru-ya nile gādi nsọ, otuto anēto Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼafọ nke anọ, mkpụrụ nke osisi ndị ahụ niile ga-amị dị nsọ. Unu ga-eji ya nye Onyenwe anyị onyinye otuto.
Recommended Reading